List Of Igbo Praise And Worship Songs

The List below shows 50 Igbo Praise And Worship Songs

1. Aka Jehova n’eme mma – Lyrics
Aka Jihova!, Aka Jihova n’eme mma,
Oluebube Ya nke n’erughari n’ebe nno,
Isi ike ndu nke nadighi Atata,
Aka Aka Ya, AKa Jehova n’eme mma.

2. Anyi ekele Gi Nna – Lyrics
Anyi ekele Gi Nna
Chineke,
anyi ekele Gi Nna
Imela

3. Agbaputawom n’ala apiti – Lyrics
Agbaputawom n’ala apiti
Omewom ka m guzo n’elu oke nkume
Otinyewom abu uto n’onum ta’
A-bu otitu Aleluyah.

4. Abum nke Jisos, otu obula osiri di – Lyrics
Abum nke Jisos, Abum nke Jisos,
Abum nke Ya, otu obula osiri di
Enwere m uto n’obi
Onu m buru ibu
Abum nke ya mgbenile

5. Agam asopuru Jihova mgbe nile – Lyrics
Agam asopuru Jihova mgbe nile
mgbe nile ka otito Ya ga adi m n’onu
Jihova ka mkpuru obi m ga eji nya isi
ndi nile di umeala n’obi gahu Ya nwe nwuria onu

6. Agam n’aga n’iru n’amara Jisos – Lyrics
Aga m n’aga n’ihu n’amara Jisos
Ihunanya ya di ukwu, aga m n’esogide Ya

7. Anam anuri na Jisos hurum n’anya – Lyrics
Anam anuri na Jisos hurum n’anya
Jisos hurum n’anya, Jisos hurum n’anya
Anam anuri onu.

8. Asacharam n’obara nke nwa aturu Nwe-nwe di ocha – Lyrics
Asacharam n’obara nke nwa aturu Nwe-nwe di ocha
Asacharam n’obara nke nwa aturu
M di ocha di oke onu ahia

9. A di m ka onye n’aro nro – Lyrics
A di m ka onye na aro nro, Onu ochi ejuwo m onu (3x)
N’ihi na Chineke emeworo m ihe ukwu

10. Anyi agaghi efe kwa ha ozo – Lyrics
Arusi nile nke juru n’elu uwa nka,
anyi agaghi efe kwa ha ozo,
arusi nile nke juru na mmiri
anyi agaghi efe kwa ha ozo,
nani Jisos ka m ga-efe, Onye kere uwa ka m ga-efe
ka m ga-efe (2x)

11. Aham, Aham, Aham di na ya – Lyrics
Aham, Aham, Aham di na ya
Aham, Aham, Aham di na ya
Aham, Aham, Aham di na ya
N’akwukwo nso Chineke
Aham di na ya

12. Agam ewere onwe m nye – Lyrics
Agam ewere onwem nye
Agam ewere onwem nye
Agam ewere onwem nye
N’aka Jihova agam ewre
Onwem nyecha ya kpam kpam kpam.

List Of Ibibio Praise And Worship Songs

13. Aha Jehova di mma – Lyrics
Jehova, I dimma, Aha Jehova Dimma (2x)

14. Anyi abia wo, Anyi abia wo – Lyrics
Anyi abia wo, Anyi abia wo
N’iru gi, O…O Eze Jisos Anyi abia… wo

15. Agam ebulie Aha ya elu – Lyrics
Agam ebulie Aha ya elu (2x)
Chineke nna Onye kere uwa
Agam ebulie Aha ya elu

16. Amaram Ya Amaram Ya – Lyrics
Amaram Ya, Amaram Ya
Obu Ya bu Eze Jisos
Amaram ya

17. Adim njikere ime okwu gi – Lyrics
Adim njikere ime okwu gi
Adim njikere ime okwu gi
Adim njikere ime okwu nke Chineke
Adim njikere ime okwu gi

18. Anyi n’ala – Lyrics
Anyi n’ala, anyi n’ala o…
Eligwe e…… Igakwe soro
mgbe anyi ga ala n’Eligwe

19. Abum Onye obia nime Uwa – Lyrics
Abum Onye obia n’ime uwa
N’ime uwa
Abum onye obia, Eligwe bu ulo m.

20. Amaram n’uzo di warawara – Lyrics
Amaram n’uzo di warawara
Onu uzo Eligwe
Obosara onu uzo oku muo
Agaghim eso ya.

21. Ajuwo m Ajuwo m – Lyrics
Ajuwo m Ajuwo m Uwa, Ekwensu na olu ya nile (2x)

22. Asi na Obughi Jisos – Lyrics
Asi na Obughi Jisos
Gini kam ga eme, n’elu uwa nkea
gini kam ga eme

23. Alleluyah, Alleluyah – Lyrics
Alleluyah, Alleluyah, Amen
Amen, Alleluyah umu Chineke nwe mmeri

24. Ala gbawa ike ekwensu daba – Lyrics
Ala gbawa ike ekwensu daba
Okwu Chineke eguzoro, Alleluyah

25. Aha mmadu gini k’obu – Lyrics
Aha mmadu gini k’obu (4x)
Obu Eze n’elu Igwe
Aha mmadu gini k’obu
Obu Eze n’elu Uwa
Aha mmadu gini k’obu?

26. Anyi n’ala, anyi n’ala – Lyrics
Anyi n’ala, anyi n’ala e-e
Eligwe e-e
Igakwa esoro mgbe anyi g’ala n’iwe?

27. Alleluyah – Jehova nwe otuto nile – Lyrics
Alleluyah, Jehova nwe otuto nile
Alleluyah, Jehova dimma (2ce)

28. Abu Otito kanyi ji gwatuo mgbidi Jericho – Lyrics
Abu Otito kanyi ji gwatuo mgbidi Jericho
Mgbidi Jericho, O da wo o, O da wo wo

29. Anyi agawa ikele, Chineke Ekele – Lyrics
Anyi agawa ikele Chineke Ekele
Anyi agawa ikele Onye kere uwa ekele
Onye kere uwa, Jehova Jireh
Chineke Daniel, Odum e bo Judah
Agbanwe-agbanwe, mbilite n’onwu
Anyanwu ututu, Onye mbu n’ikpe azu

30. Arusi nile ndi no n’ime ohia anyi agaghi efe arusi – Lyrics
Arusi nile ndi no n’ime ohia, anyi agaghi efe arusi (2x)
nani Jisos kam g’efe (3x)
rue mgbe ebighebi

31. Aga m egburu Ya Ikpere Chi mo – Lyrics
Aga m egburu Ya ikpere Chi mo
Aga m akporo Ya isi ala turu Ya mma mma

32. Aga m abu ihe Chineke si na m ga bu – Lyrics
Aga m abu ihe Chineke si na m ga bu
Aga m abu, olu aka mmadu apughi egbochi ya.

33. Amara m Ya – Lyrics
Amara m Ya (2x)
Obu Ya bu Eze Jisos – Amara Ya.

34. AGA MA TURU CHINEKE – Lyrics
Aga ma turu Chineke
Mma ma
Onye We anyi
Imela

All Nigeria Pastors And Their Biographies

35. Agu neche mba – Lyrics
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri

36. Anyi na-Jisos – Lyrics
Anyi na Jisos, ya na ndi amuma ya
ga ezuko n’ama ol’edo, n’ama ol’edo
Anyi na Jisos, ya na ndi amuma ya
ga ezuko n’ama ol’edo,

37. Abughi m oru ozo – Lyrics
Abughi m oru ozo – e – okpara Chukwu Eme wo ka m puo n’oru ebighebi

38. Anyi abia wo – Lyrics
Anyi abia wo (2x) Eze Jisos
Anyi abiawo

39. Anyi abiakutewo Gi Nna – Lyrics
Anyi abiakutewo Gi Nna (3x)
ka owee diri anyi mma.

40. Anyi bu ndi agha nke obe – Lyrics
Anyi bu ndi agha nke obe – ndi agah obe (3x)
Ndi n’ebu agha megide ekwensu.

41. Abiakuterem Gi dika nwa na enweghi Nna – Lyrics
Abiakuterem Gi dika nwa na enweghi Nne
nabata, Eze nabata m o
Akpafuru m dika nwa na eweghi Nne
nabata m – Jehova nabata m o

42. Abu m ulo dara ada, Jisos wee bulie m – Lyrics
Abu m ulo dara ada, Jisos wee bulie m Elu,
Abu m ulo dara ada (2x) – DC

43. Bulie Ya-Elu – Lyrics
Bulie Ya-Elu (2x)
Jehova kachasi mmadu nile Elu
Onye kere uwa kachasi mmadu nile elu.

44. Bianu were obi uto jawa Jehova – Lyrics
Bianu were obi uto jawa Jehova
mma mma Ya ga adi rue ebighebi
Unu were iko aka jawa Jehova
mma mma Ya ga-adi rue ebighebi
Kele Ya e-e, O neme mma e-e
O na agwo oria e-e,
O na eme m mma, i mma mma Ya ga-adi rue mgbe ebighebi

45. Biakute Jisos bia zuru ike – Lyrics
Biakute Jisos bia zuru ike,
unu ndi eboro ibu di aro

46. Bia lere ima mma Chukwu – Lyrics
Bia lere ima mma Chukwu (2x)
Bia lere ima mma, ima mma
Odi Ebube

47. Biakute Onye Nzoputa – Lyrics
Biakute Onye Nzoputa
Ohu ga eso gi la
Biakute Onye Nzoputa
Ohu ga eso gi la
onu, onu, onu ga eso gi la
Biakute Onye Nzoputa
Ohu ga eso gi la

48. Bia lee, Nwaturu Chukwu – Lyrics
Bia lee, Nwaturu Chukwu
Onye n’ebupu mmehie nke uwa
bia lee Onye akpogburu n’elu obe
Onye n’ebupu mmehie nke uwa.

Biography Of Apostle Joshua Selman

49. Chineke Nna, Nma nma ekele – Lyrics
Chineke Nna, nma nma Ekele
Chineke Nna, nma nma Ekele
Chi na enye udo, nma nma Ekele
Abum Ihe Mbu, nma nma Ekele.

50. Chukwu anyi n’efe di mma – Lyrics
Chukwu anyi n’efe di nma
Chukwu anyi n’efe di nma
Ndi Muo-Ozi n’efe ya
Elu uwa na ja ya nma
Onye anyi n’efe di nma

See More List Of Igbo Praise and Worship Songs on Believers Portal

2 Responses to "List Of Igbo Praise And Worship Songs"

Leave a Reply

Your email address will not be published.